Mmaduabuchi – KC Isaac Chinwike (Lyrics & Free Download)

Mmaduabuchi – KC Isaac Chinwike (Lyrics & Free Download)

Mmaduabuchi (No man is God Almighty)
Chukwu Ka Dibia (God is bigger than satanic agents)
Ekele diri Chukwu (Thanks be to God)

O bu nu onye g’ekwu eh, (Who is it that can say something)
Ya mezue mgbe chi n’ekwughi (and it happens when the Lord has not said so)
Onweghi (Nobody)
N’ihi na mmaduabughi chi (because no man is God Almighty)

Mmaduabuchi (No man is God Almighty)
Chukwu Ka Dibia (God is bigger than satanic agents)
Ekele diri Chukwu (Thanks be to God)

O bu nu onye g’egbu/puru igbu m oo (who is he that can kill me?)
Mgbe Chukwu na-asighi m nwuo (when God has not said I should die)
Onweghi (Nobody)
N’ihi na mmaduabuchi (because no man is God Almighty)

O bu nu onye puru igwo (who is it that can heal?)
Oria doctor apughi igwo (the disease that doctors cannot heal)
Onweghi oo (Nobody)
O bu nani Jisos (it is only JESUS)

Mmaduabuchi (No man is God Almighty)
Chukwu Ka Dibia (God is bigger than satanic agents)
Ekele diri Chukwu (Thanks be to God)

Download “Mmaduabuchi by KC Isaac Chinwike” Mmaduabuchi-KC Isaac Chinwike-kenetelling.mp3 – Downloaded 514 times – 10 MB

Download a Mobile-Lite Version

Download “Mmaduabuchi (Mobile Lite)” Mmaduabuchi - KC Isaac Chinwike (2).mp3 – Downloaded 93 times – 5 MB

Lyrics of MMADUABUCHI – KC Isaac Chinwike [kene Isaac, kenechukwu Isaac Chinwike, Kc-Isaac, www.kenetelling.com]